igbo lesson by chidi igwe principal igbo language and cultural
Transkript
igbo lesson by chidi igwe principal igbo language and cultural
IGBO LESSON BY CHIDI IGWE PRINCIPAL IGBO LANGUAGE AND CULTURAL SCHOOL ONLINE WWW.IGBOTEACHER.COM CHIDI.IGWE@GMAIL.COM © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com Telling Time in Igbo Vocabulary Minute Nkeji Hour Elekere O’clock Elekere Am nke ụtụtụ, nke isi ụtụtụ Pm nke ehihie, nke uhuruchi, nke mgbede, nke abalị, nke anyasị © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com Gịnị na-akụ ugbua? / Kedu ihe na-akụ kịtaa? 1:00pm Ihe na-akụ ugbua bụ elekere mbụ nke ehihie. Ọ kụọla otu elekere nke ehihie. 10:00am Ihe na-akụ ugbua bụ elekere iri nke ụtụtụ. Ọ kụọla elekere iri nke ụtụtụ. 10:00pm Ihe na-akụ ugbua bụ elekere iri nke abalị. 10:15am O jirila nkeji iri na ise gafee elekere iri nke ụtụtụ. © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com 9:30pm O jirila nkeji iri atọ gafee elekere itoolu nke abalị. O jirila ọkara gafee elekere itoolu nke anyasị. 5:01pm O jirila otu nkeji gafee elekere ise nke mgbede. 10:35am Ọ fọrọ nkeji iri abụọ na ise ka Ọ kụọ elekere iri na otu nke ụtụtụ. 2:45pm Ọ fọrọdụrụ nkeji iri na ise ka Ọ kụọ elekere atọ nke ehihie. © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com Gịnị na-akụ ugbua? © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com Kedu ihe na-akụ kịtaa? © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com Gịnị na-akụ ugbua? © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com Gịnị na-akụ ugbua? © Chidi Igwe. Igbo Language School Online 2010. www.igboteacher.com chidi.igwe@gmail.com